Mmanụ anwụ bụ mmanụ na-acha edo edo nke anwụ na-emepụta ma ha wekọtachaa ihe a kpọrọ 'nectar' n'ukwu osisi ndị na-ama ododo. a na-edebe ya n'ime ọgba mmanụ anwụ 'honeycomb' iji nye anwụ ndị ahụ nri ...